Plan Info
Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
## Ekwensu nwara Jisos onwunwa
### Luk 4: 1-13
1. Gini bu uzo onwunwa ato ahu?
2. Gini ka Jisos kwuru n'onwunwa ndi ahu?
3. Kedu udi onwunwa m na-enwe?
4. Kedu ihe m na-eme make ha?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?