Plan Info
Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
## Ime ka esi n'onwu bilie
### Luk 8:41-56
1. A na m ebugara Jisos mkpa nke ezi-na-ulo m na nke ndi-enyi m?
2. Kedu ka Jisos si eweta olile-anya?
3. Kedu n'ebe olile-anya di m mkpa?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?