Plan Info
Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
## Iribe-ama nke ikuta azu
### Luk 5:4-11
1. Gini ka m na-alusi olu ike iweta?
2. Kedu ka ndu na uma Pita jiri yie nke m?
3. Gini ka Jisos choro ka m kuta n'oku?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?